Lyrics
I Do This
Yeah
I do this for my family, ndi na adu m ezigbo nduma
Do it for the fans n’ada atunye m to onye obuna
Friends na aghota nwoke na mu daba ezigbo oduda
After unu na God, muwa esendirokwa onye obuna
I do it for the husslers n’ atu ugba n’ onu asata
My guys gala away, maka akwukwo,ha nugba akata
Boys banye street magba conductor n’afia Abakpa
Boy imele evict egogo uno n’abu n’ otu Onitsha
I do it for the money, kam nnokatazu gbawa akwuna
Do it and they hating, ufodi ejezi gwowa atikpa
Me ya for my mum, nwayi ji ekpele mele ufuma
Me ya for ogbem, ewepu unu akam igbu ezigbo mgbada
I do it for my brothers na agba boy n’ugwu Hausa
Kolu gi ife anya na afu mana akuko adaghi ekwe nkocha
Boniface onye obodo, kita buzi onye okpogho
Odinaka manserver, kita buzi onye okuko
Obi mma ya n’ere oroma, mechazi buwa okuko
Mma kuwu ihe okufo
Chairman n’ime okpono
Onye me mkpotu, anyi ajuo ya “ina afukwa iru mpito?”
Maka mwegi n’ iru oru, ife m n‘ aru bu oru two people
About this track
"I Do This" is a song by Phyno from the album Something To Live For , released in 2021. The song was written by D Smoke, Phyno. It was produced by Eli De Great.
Contributors
More from this album
Something To Live For
More Lyrics
by Phyno
Artist
Phyno →
